NGAK?R?TA MKP?R? OKWU N’AS?S? IGBO D? KA O SI MET?TA NGWAA D? NA NGALABA MKP?AHA

Authors

  • Nkwocha Frances Nwalozie Federal College of Education, Zaria, Kaduna State, Nigeria.

Keywords:

NGAKỌRỊTA, MKPỤRỤ OKWU, IGBO

Abstract

Ngak?r?ta na nh?r? mkp?r? okwu b? ihe na-enye ?t?t? nd? na-am? as?s? Igbo nsogbu. As?s? ? b?la nwere usoro o si ach?k?ba ma na-ahazi mkp?r? okwu ya iji mep?ta usoro okwu nd? a nabatara n’as?s? ah?. Ederede a hibere isi na nch?p?ta na nseke ngak?r?ta mkp?r? okwu Igbo tumad? ngwaa nd? d?gas? iche na aha nd? ha na ha dabara. Eji nk?was? d? mfe wee mee nseke ahiri okwu nd? e siri n’Igbo izugbe wee mep?ta. Site na nseke a, a ch?p?tara na e nwere ngwaa nd? di iche iche e ji ezip?ta echiche ?n?d? ihe nwere nd? na nke enweghi nd? nke b? ‘n?’ maka ihe nwere nd? na ‘d?’ maka ihe enwegh? nd?. Ngwaa nd? e ji ezip?ta ihe d? n’?d? mmiri b?kwa ‘d?’ ebe nke ihe siri ike b? ‘d?’ ma a na-eji ngwaa ya na okpokoro ihe mmiri d? n’ime ya dabara kama nke ihe d? n’?d? mmiri. A b?akwara zip?ta ngwaa nd? dabara adaba e ji ezip?ta echiche gbasara ebe obibi mmad? na ihe, ad?mad? na ab?mab? ihe nd? g?nyekwara-b?, ‘d?’ b?’.d.g. Ejikwara ezi nch?k?ta na nd?m?d? wee mechie ederede a.

Downloads

Published

2021-07-29

How to Cite

Nwalozie, N. F. . (2021). NGAK?R?TA MKP?R? OKWU N’AS?S? IGBO D? KA O SI MET?TA NGWAA D? NA NGALABA MKP?AHA . Zaria Journal of Educational Studies (ZAJES), 17(1), 13–18. Retrieved from https://zarjes.com/ZAJES/article/view/226