?M?NKW? NA ?R? D? ICHE ICHE ? NA-AR? N’OMENALA IGBO

Authors

  • Anayo Athan Nwadike Federal College of Education, Zaria

Keywords:

ỌMỤNKWỤ, ICHE ICHE, IGBO

Abstract

N’?m?m? as?s? na omenala Igbo, e nwere otu ihe ?m?nkw? na-ak?ziri ma ? b? naagwa mmad? ma eji ya mee ihe. Nwaf? Igbo ? b?la h?r? ?m?nkw? na-agh?ta nkuz? a b? nke dabeere n’?n?d? e jiri were ?m?nkw? a mee ihe. Ederede a gaak?wa ihe ?m?nkw? b?, ?z? d? iche iche ndi Igbo si agh?ta mp?tara ya b? nke dabeere n’?z? e si gosip?ta ?m?nkw? ahu. ? ga-enwekwa nkwubiokwu ma gbaa ndi Igbo ume ?z? ndi ha ga-esi kwalitekwuo iji ?m?nkw? eme ihe n’ala Igbo.

In the study of Igbo language and culture, there are cases where one object may be used for different purposes. A case in point in this paper is ?m?nkw?. This paper considers this object, the lessons or messages it sends, depending on the situation or condition that it is used. This does not mean in any way that it poses a problem to Ndi Igbo with regards to identification and interpretation. This is because it is part and parcel of Igbo culture. This paper encourages Ndi Igbo on the need to understand these items and how to improve on its usage.

Downloads

Published

2021-07-29

How to Cite

Nwadike, A. A. (2021). ?M?NKW? NA ?R? D? ICHE ICHE ? NA-AR? N’OMENALA IGBO. Zaria Journal of Educational Studies (ZAJES), 17(1), 19–23. Retrieved from https://zarjes.com/ZAJES/article/view/228